Native Bible

Psalms 20:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, zọpụta eze! Zakwaa anyị mgbe anyị kpọkuru gị!

Psalms 20:9 in English

Psalms 20:9 · Berean Standard Bible

O LORD, save * the king. Answer us on the day we call.

Context

7Ụfọdụ na-atụkwasị obi ha na ịnyịnya, ndị ọzọ nʼụgbọ agha; ma anyị na-atụkwasị aha Onyenwe anyị, Chineke anyị, obi. 8Ha na-egbu ikpere nʼala ma daa, ma anyị ga-ebili, kwụrụ chịm. 9O Onyenwe anyị, zọpụta eze! Zakwaa anyị mgbe anyị kpọkuru gị!

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.