Native Bible

Psalms 120:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ahụhụ dịịrị m nʼihi na m bi na Meshek, nʼihi na m bikwa nʼetiti ụlọ ikwu ndị Keda!

Psalms 120:5 in English

Psalms 120:5 · Berean Standard Bible

Woe to me that I dwell in Meshech, that I live among the tents of Kedar!

Context

3Gịnị ka a ga-eme gị, ọ bụkwa gịnị ọzọ ka a gatụkwasịri gị, gị ire aghụghọ? 4Ọ ga-eji àkụ dị nkọ nke dike nʼagha taa gị ahụhụ, ya na icheku ọkụ osisi brum na-ere ere. 5Ahụhụ dịịrị m nʼihi na m bi na Meshek, nʼihi na m bikwa nʼetiti ụlọ ikwu ndị Keda! 6Ogologo oge ka m binyere ndị kpọrọ udo asị. 7Abụ m onye udo; ma mgbe m kwuru okwu, okwu ha bụ okwu agha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.