Native Bible

Psalms 120:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ogologo oge ka m binyere ndị kpọrọ udo asị.

Psalms 120:6 in English

Psalms 120:6 · Berean Standard Bible

Too long have I dwelt among those who hate peace.

Context

4Ọ ga-eji àkụ dị nkọ nke dike nʼagha taa gị ahụhụ, ya na icheku ọkụ osisi brum na-ere ere. 5Ahụhụ dịịrị m nʼihi na m bi na Meshek, nʼihi na m bikwa nʼetiti ụlọ ikwu ndị Keda! 6Ogologo oge ka m binyere ndị kpọrọ udo asị. 7Abụ m onye udo; ma mgbe m kwuru okwu, okwu ha bụ okwu agha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.