Abụ Ọma 120:7
Psalms 120:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Abụ m onye udo; ma mgbe m kwuru okwu, okwu ha bụ okwu agha.
Psalms 120:7 in English
Psalms 120:7 · Berean Standard Bible
I am in favor of peace; but when I speak, they want war.
Context
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.