Abụ Ọma 120:4
Psalms 120:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ ga-eji àkụ dị nkọ nke dike nʼagha taa gị ahụhụ, ya na icheku ọkụ osisi brum na-ere ere.
Psalms 120:4 in English
Psalms 120:4 · Berean Standard Bible
Sharp arrows will come from the warrior, with burning coals of the broom tree!
Context
2O Onyenwe anyị, zọpụta m
site nʼegbugbere ọnụ okwu ụgha
na ire na-ekwu okwu aghụghọ. 3Gịnị ka a ga-eme gị,
ọ bụkwa gịnị ọzọ ka a gatụkwasịri gị,
gị ire aghụghọ? 4Ọ ga-eji àkụ dị nkọ nke dike nʼagha taa gị ahụhụ,
ya na icheku ọkụ osisi brum na-ere ere. 5Ahụhụ dịịrị m nʼihi na m bi na Meshek,
nʼihi na m bikwa nʼetiti ụlọ ikwu ndị Keda! 6Ogologo oge
ka m binyere ndị kpọrọ udo asị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.