Native Bible

Psalms 119:81 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mkpụrụobi m na-ada mba site nʼọchịchọ ya maka nzọpụta gị, ma olileanya m dị nʼokwu gị.

Psalms 119:81 in English

Psalms 119:81 · Berean Standard Bible

My soul faints for Your salvation; I wait for Your word.

Context

79Ka ndị niile na-atụ egwu gị bịakwute m, ndị na-aghọta ụkpụrụ gị niile. 80Ka m were obi zuruoke na-agbaso ụkpụrụ gị niile, ka ihere ghara ime m. 81Mkpụrụobi m na-ada mba site nʼọchịchọ ya maka nzọpụta gị, ma olileanya m dị nʼokwu gị. 82Anya na-egbu m mgbu ebe m na-ele anya nkwa gị; ana m asị, “Olee mgbe ị ga-akasị m obi?” 83Nʼagbanyeghị na adị m ka karama akpụkpọ* nke dị nʼanwụrụ ọkụ, anaghị m echefu iwu gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.