Native Bible

Psalms 119:72 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Iwu si nʼọnụ gị pụta dị oke ọnụahịa nye m karịa imerime puku ọlaọcha na ọlaedo.

Psalms 119:72 in English

Psalms 119:72 · Berean Standard Bible

The law from Your mouth is more precious to me than thousands of pieces of gold and silver.

Context

70Obi ha siri ike, ọ dịghị ihe na-emetụta ha, ma ana m enwe mmasị nʼiwu gị. 71Ọ dị mma na m tara ahụhụ ka m nwee ike mụta iwu gị niile. 72Iwu si nʼọnụ gị pụta dị oke ọnụahịa nye m karịa imerime puku ọlaọcha na ọlaedo. 73Aka gị kere m, kpụọkwa m; nye m nghọta ka m mụta iwu gị niile. 74Ka ndị na-atụ egwu gị ṅụrịa mgbe ha hụrụ m, nʼihi na olileanya m dị nʼokwu gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.