Native Bible

Psalms 119:73 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aka gị kere m, kpụọkwa m; nye m nghọta ka m mụta iwu gị niile.

Psalms 119:73 in English

Psalms 119:73 · Berean Standard Bible

Your hands have made me and fashioned me; give me understanding to learn Your commandments.

Context

71Ọ dị mma na m tara ahụhụ ka m nwee ike mụta iwu gị niile. 72Iwu si nʼọnụ gị pụta dị oke ọnụahịa nye m karịa imerime puku ọlaọcha na ọlaedo. 73Aka gị kere m, kpụọkwa m; nye m nghọta ka m mụta iwu gị niile. 74Ka ndị na-atụ egwu gị ṅụrịa mgbe ha hụrụ m, nʼihi na olileanya m dị nʼokwu gị. 75O Onyenwe anyị, amaara m na iwu gị niile ziri ezi, ọ bụkwa nʼikwesị ntụkwasị obi ka ị tara m ahụhụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.