Native Bible

Psalms 119:70 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Obi ha siri ike, ọ dịghị ihe na-emetụta ha, ma ana m enwe mmasị nʼiwu gị.

Psalms 119:70 in English

Psalms 119:70 · Berean Standard Bible

Their hearts are hard * and callous, but I delight in Your law.

Context

68I dị mma, ihe i na-eme ziri ezi; kuziere m iwu gị niile. 69Nʼagbanyeghị na ndị mpako a gbasaala okwu ụgha techie m, ana m eji obi m niile na-edebe ụkpụrụ gị. 70Obi ha siri ike, ọ dịghị ihe na-emetụta ha, ma ana m enwe mmasị nʼiwu gị. 71Ọ dị mma na m tara ahụhụ ka m nwee ike mụta iwu gị niile. 72Iwu si nʼọnụ gị pụta dị oke ọnụahịa nye m karịa imerime puku ọlaọcha na ọlaedo.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.