Native Bible

Psalms 119:68 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

I dị mma, ihe i na-eme ziri ezi; kuziere m iwu gị niile.

Psalms 119:68 in English

Psalms 119:68 · Berean Standard Bible

You are good, and You do what is good; teach me Your statutes.

Context

66Zi m ihe ọmụma na ikpe ziri ezi nʼihi na ekwenyere m nʼiwu gị niile. 67Tupu m nwee nsogbu, a kpafuru m, ma ugbu a, ana m erubere okwu gị isi. 68I dị mma, ihe i na-eme ziri ezi; kuziere m iwu gị niile. 69Nʼagbanyeghị na ndị mpako a gbasaala okwu ụgha techie m, ana m eji obi m niile na-edebe ụkpụrụ gị. 70Obi ha siri ike, ọ dịghị ihe na-emetụta ha, ma ana m enwe mmasị nʼiwu gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.