Native Bible

Psalms 119:67 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Tupu m nwee nsogbu, a kpafuru m, ma ugbu a, ana m erubere okwu gị isi.

Psalms 119:67 in English

Psalms 119:67 · Berean Standard Bible

Before I was afflicted, I went astray; but now I keep Your word.

Context

65Meere ohu gị ihe ọma dịka okwu gị si dị, o Onyenwe anyị. 66Zi m ihe ọmụma na ikpe ziri ezi nʼihi na ekwenyere m nʼiwu gị niile. 67Tupu m nwee nsogbu, a kpafuru m, ma ugbu a, ana m erubere okwu gị isi. 68I dị mma, ihe i na-eme ziri ezi; kuziere m iwu gị niile. 69Nʼagbanyeghị na ndị mpako a gbasaala okwu ụgha techie m, ana m eji obi m niile na-edebe ụkpụrụ gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.