Native Bible

Psalms 119:66 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Zi m ihe ọmụma na ikpe ziri ezi nʼihi na ekwenyere m nʼiwu gị niile.

Psalms 119:66 in English

Psalms 119:66 · Berean Standard Bible

Teach me good judgment and knowledge, for I believe in Your commandments.

Context

64O Onyenwe anyị, ụwa niile jupụtara nʼịhụnanya gị; kuziere m iwu gị niile. 65Meere ohu gị ihe ọma dịka okwu gị si dị, o Onyenwe anyị. 66Zi m ihe ọmụma na ikpe ziri ezi nʼihi na ekwenyere m nʼiwu gị niile. 67Tupu m nwee nsogbu, a kpafuru m, ma ugbu a, ana m erubere okwu gị isi. 68I dị mma, ihe i na-eme ziri ezi; kuziere m iwu gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.