Native Bible

Psalms 119:64 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, ụwa niile jupụtara nʼịhụnanya gị; kuziere m iwu gị niile.

Psalms 119:64 in English

Psalms 119:64 · Berean Standard Bible

The earth is filled with Your loving devotion, O LORD; teach me Your statutes.

Context

62Nʼetiti abalị, aga m ebili nye gị ekele nʼihi iwu gị niile ziri ezi.* 63Abụ m enyi ndị niile na-atụ egwu gị, ndị niile na-agbaso ụkpụrụ gị. 64O Onyenwe anyị, ụwa niile jupụtara nʼịhụnanya gị; kuziere m iwu gị niile. 65Meere ohu gị ihe ọma dịka okwu gị si dị, o Onyenwe anyị. 66Zi m ihe ọmụma na ikpe ziri ezi nʼihi na ekwenyere m nʼiwu gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.