Abụ Ọma 119:62
Psalms 119:62 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼetiti abalị, aga m ebili nye gị ekele nʼihi iwu gị niile ziri ezi.*
Psalms 119:62 in English
Psalms 119:62 · Berean Standard Bible
At midnight I rise to give You thanks for Your righteous judgments.
Context
60Aga m eme ngwangwa, agaghị atụfu oge
irubere iwu gị niile isi. 61A sịkwarị na ndị ajọ omume ejiri ụdọ kee m agbụ,
agaghị m echefu iwu gị. 62Nʼetiti abalị, aga m ebili nye gị ekele
nʼihi iwu gị niile ziri ezi.* 63Abụ m enyi ndị niile na-atụ egwu gị,
ndị niile na-agbaso ụkpụrụ gị. 64O Onyenwe anyị, ụwa niile jupụtara nʼịhụnanya gị;
kuziere m iwu gị niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.