Native Bible

Psalms 119:63 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Abụ m enyi ndị niile na-atụ egwu gị, ndị niile na-agbaso ụkpụrụ gị.

Psalms 119:63 in English

Psalms 119:63 · Berean Standard Bible

I am a friend to all who fear You, and to those who keep Your precepts.

Context

61A sịkwarị na ndị ajọ omume ejiri ụdọ kee m agbụ, agaghị m echefu iwu gị. 62Nʼetiti abalị, aga m ebili nye gị ekele nʼihi iwu gị niile ziri ezi.* 63Abụ m enyi ndị niile na-atụ egwu gị, ndị niile na-agbaso ụkpụrụ gị. 64O Onyenwe anyị, ụwa niile jupụtara nʼịhụnanya gị; kuziere m iwu gị niile. 65Meere ohu gị ihe ọma dịka okwu gị si dị, o Onyenwe anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.