Native Bible

Psalms 119:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ ga-adị m mma ma ọ bụrụ na m anọgidesie ike na-erube isi nye iwu gị niile!

Psalms 119:5 in English

Psalms 119:5 · Berean Standard Bible

Oh, that my ways were committed to keeping Your statutes!

Context

3Ha adịghị eme ihe ọjọọ ọbụla; ha na-ejegharị nʼụzọ ya niile. 4I doola ụkpụrụ ndị a ga-erubekwara isi. 5Ọ ga-adị m mma ma ọ bụrụ na m anọgidesie ike na-erube isi nye iwu gị niile! 6Mgbe ahụ, ihere agaghị eme m mgbe m tulere uche nʼiwu gị niile. 7Aga m eji obi ziri ezi too gị dịka m na-amụ ihe banyere iwu gị ziri ezi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.