Native Bible

Psalms 119:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

I doola ụkpụrụ ndị a ga-erubekwara isi.

Psalms 119:4 in English

Psalms 119:4 · Berean Standard Bible

You have ordained Your precepts, that we should keep them diligently.

Context

2Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị na-edebe ụkpụrụ ya ma jirikwa obi ha niile na-achọsi ya ike. 3Ha adịghị eme ihe ọjọọ ọbụla; ha na-ejegharị nʼụzọ ya niile. 4I doola ụkpụrụ ndị a ga-erubekwara isi. 5Ọ ga-adị m mma ma ọ bụrụ na m anọgidesie ike na-erube isi nye iwu gị niile! 6Mgbe ahụ, ihere agaghị eme m mgbe m tulere uche nʼiwu gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.