Native Bible

Psalms 119:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, ihere agaghị eme m mgbe m tulere uche nʼiwu gị niile.

Psalms 119:6 in English

Psalms 119:6 · Berean Standard Bible

Then I would not be ashamed when I consider all Your commandments.

Context

4I doola ụkpụrụ ndị a ga-erubekwara isi. 5Ọ ga-adị m mma ma ọ bụrụ na m anọgidesie ike na-erube isi nye iwu gị niile! 6Mgbe ahụ, ihere agaghị eme m mgbe m tulere uche nʼiwu gị niile. 7Aga m eji obi ziri ezi too gị dịka m na-amụ ihe banyere iwu gị ziri ezi. 8Aga m erubere iwu gị niile isi; biko ahapụkwala m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.