Native Bible

Psalms 119:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m erubere iwu gị niile isi; biko ahapụkwala m.

Psalms 119:8 in English

Psalms 119:8 · Berean Standard Bible

I will keep Your statutes; do not utterly forsake me.

Context

6Mgbe ahụ, ihere agaghị eme m mgbe m tulere uche nʼiwu gị niile. 7Aga m eji obi ziri ezi too gị dịka m na-amụ ihe banyere iwu gị ziri ezi. 8Aga m erubere iwu gị niile isi; biko ahapụkwala m. 9Olee ụzọ nwa okorobịa ga-esi bie ndụ dị nsọ? Ọ bụ site nʼibi ndụ dịka okwu gị si dị. 10Eji m obi m niile na-achọsi gị ike. Ekwela ka m kpafuo site nʼihe niile i nyere nʼiwu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.