Native Bible

Psalms 119:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eji obi ziri ezi too gị dịka m na-amụ ihe banyere iwu gị ziri ezi.

Psalms 119:7 in English

Psalms 119:7 · Berean Standard Bible

I will praise You with an upright heart when I learn Your righteous judgments.

Context

5Ọ ga-adị m mma ma ọ bụrụ na m anọgidesie ike na-erube isi nye iwu gị niile! 6Mgbe ahụ, ihere agaghị eme m mgbe m tulere uche nʼiwu gị niile. 7Aga m eji obi ziri ezi too gị dịka m na-amụ ihe banyere iwu gị ziri ezi. 8Aga m erubere iwu gị niile isi; biko ahapụkwala m. 9Olee ụzọ nwa okorobịa ga-esi bie ndụ dị nsọ? Ọ bụ site nʼibi ndụ dịka okwu gị si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.