Native Bible

Psalms 119:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eji m obi m niile na-achọsi gị ike. Ekwela ka m kpafuo site nʼihe niile i nyere nʼiwu.

Psalms 119:10 in English

Psalms 119:10 · Berean Standard Bible

With all my heart I have sought You; do not let me stray from Your commandments.

Context

8Aga m erubere iwu gị niile isi; biko ahapụkwala m. 9Olee ụzọ nwa okorobịa ga-esi bie ndụ dị nsọ? Ọ bụ site nʼibi ndụ dịka okwu gị si dị. 10Eji m obi m niile na-achọsi gị ike. Ekwela ka m kpafuo site nʼihe niile i nyere nʼiwu. 11Ezoola m okwu gị niile nʼobi m, igbochi m imehie imegide gị. 12Otuto dịrị gị, o Onyenwe anyị; kuziere m iwu gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.