Native Bible

Psalms 119:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ezoola m okwu gị niile nʼobi m, igbochi m imehie imegide gị.

Psalms 119:11 in English

Psalms 119:11 · Berean Standard Bible

I have hidden Your word in my heart that I might not sin against You.

Context

9Olee ụzọ nwa okorobịa ga-esi bie ndụ dị nsọ? Ọ bụ site nʼibi ndụ dịka okwu gị si dị. 10Eji m obi m niile na-achọsi gị ike. Ekwela ka m kpafuo site nʼihe niile i nyere nʼiwu. 11Ezoola m okwu gị niile nʼobi m, igbochi m imehie imegide gị. 12Otuto dịrị gị, o Onyenwe anyị; kuziere m iwu gị niile. 13Aga m eji egbugbere ọnụ m gụgharịa iwu niile nke si nʼọnụ gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.