Native Bible

Psalms 119:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eji egbugbere ọnụ m gụgharịa iwu niile nke si nʼọnụ gị.

Psalms 119:13 in English

Psalms 119:13 · Berean Standard Bible

With my lips I proclaim all the judgments of Your mouth.

Context

11Ezoola m okwu gị niile nʼobi m, igbochi m imehie imegide gị. 12Otuto dịrị gị, o Onyenwe anyị; kuziere m iwu gị niile. 13Aga m eji egbugbere ọnụ m gụgharịa iwu niile nke si nʼọnụ gị. 14Ana m aṅụrị ọṅụ nʼịgbaso iwu gị niile dịka mmadụ si aṅụrị ọṅụ nʼime oke ịba ụba. 15Ana m atụgharị uche nʼụkpụrụ gị na-atulekwa uche nʼụzọ gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.