Native Bible

Psalms 119:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m atụgharị uche nʼụkpụrụ gị na-atulekwa uche nʼụzọ gị niile.

Psalms 119:15 in English

Psalms 119:15 · Berean Standard Bible

I will meditate on Your precepts and regard Your ways.

Context

13Aga m eji egbugbere ọnụ m gụgharịa iwu niile nke si nʼọnụ gị. 14Ana m aṅụrị ọṅụ nʼịgbaso iwu gị niile dịka mmadụ si aṅụrị ọṅụ nʼime oke ịba ụba. 15Ana m atụgharị uche nʼụkpụrụ gị na-atulekwa uche nʼụzọ gị niile. 16Iwu gị na-amasị m; agaghị m elefu okwu gị anya. 17Meere ohu gị ihe ọma, ka m nwe ike dị ndụ; aga m erubere okwu gị isi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.