Native Bible

Psalms 119:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m aṅụrị ọṅụ nʼịgbaso iwu gị niile dịka mmadụ si aṅụrị ọṅụ nʼime oke ịba ụba.

Psalms 119:14 in English

Psalms 119:14 · Berean Standard Bible

I rejoice in the way of Your testimonies as much as in all riches.

Context

12Otuto dịrị gị, o Onyenwe anyị; kuziere m iwu gị niile. 13Aga m eji egbugbere ọnụ m gụgharịa iwu niile nke si nʼọnụ gị. 14Ana m aṅụrị ọṅụ nʼịgbaso iwu gị niile dịka mmadụ si aṅụrị ọṅụ nʼime oke ịba ụba. 15Ana m atụgharị uche nʼụkpụrụ gị na-atulekwa uche nʼụzọ gị niile. 16Iwu gị na-amasị m; agaghị m elefu okwu gị anya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.