Native Bible

Psalms 119:171 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka ọnụ m jupụta nʼotuto, nʼihi na ị na-ezi m iwu gị niile.

Psalms 119:171 in English

Psalms 119:171 · Berean Standard Bible

My lips pour forth praise, for You teach me Your statutes.

Context

169Ka akwa m ruo gị ntị, o Onyenwe anyị; nye m nghọta dịka okwu gị si dị. 170Ka arịrịọ m ruo gị ntị; gbapụta m dịka nkwa gị si dị. 171Ka ọnụ m jupụta nʼotuto, nʼihi na ị na-ezi m iwu gị niile. 172Ka m jiri ire m bụọ abụ banyere okwu gị, nʼihi na iwu gị niile ziri ezi. 173Nọọ na njikere oge niile inyere m aka, nʼihi na ahọrọla m ụkpụrụ gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.