Native Bible

Psalms 119:169 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka akwa m ruo gị ntị, o Onyenwe anyị; nye m nghọta dịka okwu gị si dị.

Psalms 119:169 in English

Psalms 119:169 · Berean Standard Bible

May my cry come before You, O LORD; give me understanding according to Your word.

Context

167Ana m erubere ụkpụrụ gị niile isi nʼihi na m hụrụ ha nʼanya nke ukwuu. 168Ana m erubere ụkpụrụ na iwu gị niile isi, nʼihi na ị maara ụzọ m niile. 169Ka akwa m ruo gị ntị, o Onyenwe anyị; nye m nghọta dịka okwu gị si dị. 170Ka arịrịọ m ruo gị ntị; gbapụta m dịka nkwa gị si dị. 171Ka ọnụ m jupụta nʼotuto, nʼihi na ị na-ezi m iwu gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.