Native Bible

Psalms 119:167 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m erubere ụkpụrụ gị niile isi nʼihi na m hụrụ ha nʼanya nke ukwuu.

Psalms 119:167 in English

Psalms 119:167 · Berean Standard Bible

I obey Your testimonies and love them greatly.

Context

165Ndị hụrụ iwu gị nʼanya nwere udo dị ukwuu, ọ dịghị ihe ga-eme ka ha sụọ ngọngọ. 166Ana m echere nzọpụta gị, o Onyenwe anyị, na-agbasokwa iwu gị niile. 167Ana m erubere ụkpụrụ gị niile isi nʼihi na m hụrụ ha nʼanya nke ukwuu. 168Ana m erubere ụkpụrụ na iwu gị niile isi, nʼihi na ị maara ụzọ m niile. 169Ka akwa m ruo gị ntị, o Onyenwe anyị; nye m nghọta dịka okwu gị si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.