Native Bible

Psalms 119:166 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m echere nzọpụta gị, o Onyenwe anyị, na-agbasokwa iwu gị niile.

Psalms 119:166 in English

Psalms 119:166 · Berean Standard Bible

I wait for Your salvation, O LORD, and I carry out Your commandments.

Context

164Aga m eto gị ugboro asaa nʼụbọchị, nʼihi iwu gị ziri ezi. 165Ndị hụrụ iwu gị nʼanya nwere udo dị ukwuu, ọ dịghị ihe ga-eme ka ha sụọ ngọngọ. 166Ana m echere nzọpụta gị, o Onyenwe anyị, na-agbasokwa iwu gị niile. 167Ana m erubere ụkpụrụ gị niile isi nʼihi na m hụrụ ha nʼanya nke ukwuu. 168Ana m erubere ụkpụrụ na iwu gị niile isi, nʼihi na ị maara ụzọ m niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.