Native Bible

Psalms 119:168 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m erubere ụkpụrụ na iwu gị niile isi, nʼihi na ị maara ụzọ m niile.

Psalms 119:168 in English

Psalms 119:168 · Berean Standard Bible

I obey Your precepts and Your testimonies, for all my ways are before You.

Context

166Ana m echere nzọpụta gị, o Onyenwe anyị, na-agbasokwa iwu gị niile. 167Ana m erubere ụkpụrụ gị niile isi nʼihi na m hụrụ ha nʼanya nke ukwuu. 168Ana m erubere ụkpụrụ na iwu gị niile isi, nʼihi na ị maara ụzọ m niile. 169Ka akwa m ruo gị ntị, o Onyenwe anyị; nye m nghọta dịka okwu gị si dị. 170Ka arịrịọ m ruo gị ntị; gbapụta m dịka nkwa gị si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.