Native Bible

Psalms 119:170 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka arịrịọ m ruo gị ntị; gbapụta m dịka nkwa gị si dị.

Psalms 119:170 in English

Psalms 119:170 · Berean Standard Bible

May my plea come before You; rescue me according to Your promise.

Context

168Ana m erubere ụkpụrụ na iwu gị niile isi, nʼihi na ị maara ụzọ m niile. 169Ka akwa m ruo gị ntị, o Onyenwe anyị; nye m nghọta dịka okwu gị si dị. 170Ka arịrịọ m ruo gị ntị; gbapụta m dịka nkwa gị si dị. 171Ka ọnụ m jupụta nʼotuto, nʼihi na ị na-ezi m iwu gị niile. 172Ka m jiri ire m bụọ abụ banyere okwu gị, nʼihi na iwu gị niile ziri ezi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.