Native Bible

Psalms 119:172 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka m jiri ire m bụọ abụ banyere okwu gị, nʼihi na iwu gị niile ziri ezi.

Psalms 119:172 in English

Psalms 119:172 · Berean Standard Bible

My tongue sings of Your word, for all Your commandments are righteous.

Context

170Ka arịrịọ m ruo gị ntị; gbapụta m dịka nkwa gị si dị. 171Ka ọnụ m jupụta nʼotuto, nʼihi na ị na-ezi m iwu gị niile. 172Ka m jiri ire m bụọ abụ banyere okwu gị, nʼihi na iwu gị niile ziri ezi. 173Nọọ na njikere oge niile inyere m aka, nʼihi na ahọrọla m ụkpụrụ gị niile. 174Ana m ele anya nzọpụta gị, o Onyenwe anyị, iwu gị bụ ihe na-amasị m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.