Native Bible

Psalms 119:173 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nọọ na njikere oge niile inyere m aka, nʼihi na ahọrọla m ụkpụrụ gị niile.

Psalms 119:173 in English

Psalms 119:173 · Berean Standard Bible

May Your hand be ready to help me, for I have chosen Your precepts.

Context

171Ka ọnụ m jupụta nʼotuto, nʼihi na ị na-ezi m iwu gị niile. 172Ka m jiri ire m bụọ abụ banyere okwu gị, nʼihi na iwu gị niile ziri ezi. 173Nọọ na njikere oge niile inyere m aka, nʼihi na ahọrọla m ụkpụrụ gị niile. 174Ana m ele anya nzọpụta gị, o Onyenwe anyị, iwu gị bụ ihe na-amasị m. 175Kwere ka m dịrị ndụ ka m nwee ike ito gị, ka iwu gị niile gbaa m ume.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.