Native Bible

Psalms 119:164 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eto gị ugboro asaa nʼụbọchị, nʼihi iwu gị ziri ezi.

Psalms 119:164 in English

Psalms 119:164 · Berean Standard Bible

Seven times a day I praise You for Your righteous judgments.

Context

162Ana m aṅụrị ọṅụ nʼime nkwa gị dịka onye chọtara ọtụtụ ihe nkwata nʼagha. 163Akpọrọ m okwu ụgha asị, ọ bụkwa ihe arụ nʼebe m nọ, ma ahụrụ m iwu gị nʼanya. 164Aga m eto gị ugboro asaa nʼụbọchị, nʼihi iwu gị ziri ezi. 165Ndị hụrụ iwu gị nʼanya nwere udo dị ukwuu, ọ dịghị ihe ga-eme ka ha sụọ ngọngọ. 166Ana m echere nzọpụta gị, o Onyenwe anyị, na-agbasokwa iwu gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.