Native Bible

Psalms 119:153 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ledata anya ka ị hụ ịta ahụhụ m ma gbapụta m, nʼihi na echefughị m iwu gị.

Psalms 119:153 in English

Psalms 119:153 · Berean Standard Bible

Look upon my affliction and rescue me, for I have not forgotten Your law.

Context

151Ma ị nọ nso, Onyenwe anyị; ihe niile i nyere nʼiwu bụ eziokwu. 152Site na mgbe ochie ka m mụtara site nʼụkpụrụ gị, na i mere ka ha guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi. 153Ledata anya ka ị hụ ịta ahụhụ m ma gbapụta m, nʼihi na echefughị m iwu gị. 154Kpepụta m, gbapụta m, chebe ndụ m dịka nkwa gị si dị. 155Nzọpụta dị anya nʼebe ndị na-eme ihe ọjọọ nọ, nʼihi na ha anaghị agbaso ụkpụrụ gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.