Native Bible

Psalms 119:151 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ị nọ nso, Onyenwe anyị; ihe niile i nyere nʼiwu bụ eziokwu.

Psalms 119:151 in English

Psalms 119:151 · Berean Standard Bible

You are near, O LORD, and all Your commandments are true.

Context

149Nụrụ olu m dịka ịhụnanya gị si dị; chebe ndụ m, o Onyenwe anyị, dịka iwu gị niile si dị. 150Ndị na-atụpụta atụmatụ ọjọọ nọ nso ma ha nọ iwu gị niile nʼebe dị anya. 151Ma ị nọ nso, Onyenwe anyị; ihe niile i nyere nʼiwu bụ eziokwu. 152Site na mgbe ochie ka m mụtara site nʼụkpụrụ gị, na i mere ka ha guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi. 153Ledata anya ka ị hụ ịta ahụhụ m ma gbapụta m, nʼihi na echefughị m iwu gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.