Native Bible

Psalms 119:152 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site na mgbe ochie ka m mụtara site nʼụkpụrụ gị, na i mere ka ha guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.

Psalms 119:152 in English

Psalms 119:152 · Berean Standard Bible

Long ago I learned from Your testimonies that You have established them forever.

Context

150Ndị na-atụpụta atụmatụ ọjọọ nọ nso ma ha nọ iwu gị niile nʼebe dị anya. 151Ma ị nọ nso, Onyenwe anyị; ihe niile i nyere nʼiwu bụ eziokwu. 152Site na mgbe ochie ka m mụtara site nʼụkpụrụ gị, na i mere ka ha guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi. 153Ledata anya ka ị hụ ịta ahụhụ m ma gbapụta m, nʼihi na echefughị m iwu gị. 154Kpepụta m, gbapụta m, chebe ndụ m dịka nkwa gị si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.