Native Bible

Psalms 119:155 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nzọpụta dị anya nʼebe ndị na-eme ihe ọjọọ nọ, nʼihi na ha anaghị agbaso ụkpụrụ gị niile.

Psalms 119:155 in English

Psalms 119:155 · Berean Standard Bible

Salvation is far from the wicked because they do not seek Your statutes.

Context

153Ledata anya ka ị hụ ịta ahụhụ m ma gbapụta m, nʼihi na echefughị m iwu gị. 154Kpepụta m, gbapụta m, chebe ndụ m dịka nkwa gị si dị. 155Nzọpụta dị anya nʼebe ndị na-eme ihe ọjọọ nọ, nʼihi na ha anaghị agbaso ụkpụrụ gị niile. 156O Onyenwe anyị, ọmịiko gị dị ukwuu; chebe ndụ m dịka iwu gị niile si dị. 157Ndị iro m na ndị na-akpagbu m dị ọtụtụ, ma aga m anọgide na-edebe iwu gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.