Native Bible

Psalms 119:156 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, ọmịiko gị dị ukwuu; chebe ndụ m dịka iwu gị niile si dị.

Psalms 119:156 in English

Psalms 119:156 · Berean Standard Bible

Great are Your mercies, O LORD; revive me according to Your ordinances.

Context

154Kpepụta m, gbapụta m, chebe ndụ m dịka nkwa gị si dị. 155Nzọpụta dị anya nʼebe ndị na-eme ihe ọjọọ nọ, nʼihi na ha anaghị agbaso ụkpụrụ gị niile. 156O Onyenwe anyị, ọmịiko gị dị ukwuu; chebe ndụ m dịka iwu gị niile si dị. 157Ndị iro m na ndị na-akpagbu m dị ọtụtụ, ma aga m anọgide na-edebe iwu gị. 158Ana m asọ ndị niile na-enweghị okwukwe nʼime gị oyi, nʼihi na ha anaghị erubere okwu gị isi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.