Native Bible

Psalms 119:146 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m akpọku gị; zọpụta m aga m erube isi nye ụkpụrụ gị niile.

Psalms 119:146 in English

Psalms 119:146 · Berean Standard Bible

I call to You; save me, that I may keep Your testimonies.

Context

144Iwu gị niile bụ ezi omume ruo mgbe ebighị ebi; nye m nghọta, ka m nwe ike dị ndụ. 145Eji m obi m niile na-akpọ oku; zaa m o Onyenwe anyị, aga m erubekwa isi nye ụkpụrụ gị niile. 146Ana m akpọku gị; zọpụta m aga m erube isi nye ụkpụrụ gị niile. 147Tupu chị na-abọ, ana m ebili, na-akwa akwa maka enyemaka; olileanya m dị nʼokwu gị. 148Ana m amụ anya abalị nʼelu ihe ndina m, nʼihi ịtụgharị uche na nkwa gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.