Native Bible

Psalms 119:148 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m amụ anya abalị nʼelu ihe ndina m, nʼihi ịtụgharị uche na nkwa gị niile.

Psalms 119:148 in English

Psalms 119:148 · Berean Standard Bible

My eyes anticipate the watches of night, that I may meditate on Your word.

Context

146Ana m akpọku gị; zọpụta m aga m erube isi nye ụkpụrụ gị niile. 147Tupu chị na-abọ, ana m ebili, na-akwa akwa maka enyemaka; olileanya m dị nʼokwu gị. 148Ana m amụ anya abalị nʼelu ihe ndina m, nʼihi ịtụgharị uche na nkwa gị niile. 149Nụrụ olu m dịka ịhụnanya gị si dị; chebe ndụ m, o Onyenwe anyị, dịka iwu gị niile si dị. 150Ndị na-atụpụta atụmatụ ọjọọ nọ nso ma ha nọ iwu gị niile nʼebe dị anya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.