Native Bible

Psalms 119:147 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Tupu chị na-abọ, ana m ebili, na-akwa akwa maka enyemaka; olileanya m dị nʼokwu gị.

Psalms 119:147 in English

Psalms 119:147 · Berean Standard Bible

I rise before dawn and cry for help; in Your word I have put my hope.

Context

145Eji m obi m niile na-akpọ oku; zaa m o Onyenwe anyị, aga m erubekwa isi nye ụkpụrụ gị niile. 146Ana m akpọku gị; zọpụta m aga m erube isi nye ụkpụrụ gị niile. 147Tupu chị na-abọ, ana m ebili, na-akwa akwa maka enyemaka; olileanya m dị nʼokwu gị. 148Ana m amụ anya abalị nʼelu ihe ndina m, nʼihi ịtụgharị uche na nkwa gị niile. 149Nụrụ olu m dịka ịhụnanya gị si dị; chebe ndụ m, o Onyenwe anyị, dịka iwu gị niile si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.