Native Bible

Psalms 119:144 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Iwu gị niile bụ ezi omume ruo mgbe ebighị ebi; nye m nghọta, ka m nwe ike dị ndụ.

Psalms 119:144 in English

Psalms 119:144 · Berean Standard Bible

Your testimonies are righteous forever. Give me understanding, that I may live.

Context

142Ezi omume gị na-adị ruo mgbe ebighị ebi. Iwu gị niile bụkwa eziokwu. 143Nsogbu na ihe mgbu adakwasịla m, ma iwu gị niile bụ ihe na-amasị m. 144Iwu gị niile bụ ezi omume ruo mgbe ebighị ebi; nye m nghọta, ka m nwe ike dị ndụ. 145Eji m obi m niile na-akpọ oku; zaa m o Onyenwe anyị, aga m erubekwa isi nye ụkpụrụ gị niile. 146Ana m akpọku gị; zọpụta m aga m erube isi nye ụkpụrụ gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.