Native Bible

Psalms 119:127 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ahụrụ m iwu gị niile nʼanya karịa ọlaedo, e karịa ọlaedo a nụchara anụcha,

Psalms 119:127 in English

Psalms 119:127 · Berean Standard Bible

Therefore I love Your commandments more than gold, even the purest gold.

Context

125Abụ m ohu gị, nye m nghọta, ka m nwee ike mara ụkpụrụ gị niile. 126O Onyenwe anyị, oge eruola mgbe ị ga-arụ ọrụ, nʼihi na a na-emebi iwu gị. 127Nʼihi na ahụrụ m iwu gị niile nʼanya karịa ọlaedo, e karịa ọlaedo a nụchara anụcha, 128nʼihi na m na-ahụta ụkpụrụ gị niile ka ihe ziri ezi, akpọrọ m ụzọ niile na-ezighị ezi asị. 129Iwu gị niile dị ịtụnanya; ya mere, ana m erubere ha isi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.