Native Bible

Psalms 119:129 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Iwu gị niile dị ịtụnanya; ya mere, ana m erubere ha isi.

Psalms 119:129 in English

Psalms 119:129 · Berean Standard Bible

Wonderful are Your testimonies; therefore I obey them.

Context

127Nʼihi na ahụrụ m iwu gị niile nʼanya karịa ọlaedo, e karịa ọlaedo a nụchara anụcha, 128nʼihi na m na-ahụta ụkpụrụ gị niile ka ihe ziri ezi, akpọrọ m ụzọ niile na-ezighị ezi asị. 129Iwu gị niile dị ịtụnanya; ya mere, ana m erubere ha isi. 130Mkpughepụ na nkọwa nke okwu gị na-enye ìhè; ọ na-eme ka ndị na-enweghị uche ghọta ihe. 131Ana m asaghe ọnụ m na-ekupụ ume ike ike, na-achọsi iwu gị niile ike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.