Native Bible

Psalms 119:130 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mkpughepụ na nkọwa nke okwu gị na-enye ìhè; ọ na-eme ka ndị na-enweghị uche ghọta ihe.

Psalms 119:130 in English

Psalms 119:130 · Berean Standard Bible

The unfolding of Your words gives light; it informs the simple.

Context

128nʼihi na m na-ahụta ụkpụrụ gị niile ka ihe ziri ezi, akpọrọ m ụzọ niile na-ezighị ezi asị. 129Iwu gị niile dị ịtụnanya; ya mere, ana m erubere ha isi. 130Mkpughepụ na nkọwa nke okwu gị na-enye ìhè; ọ na-eme ka ndị na-enweghị uche ghọta ihe. 131Ana m asaghe ọnụ m na-ekupụ ume ike ike, na-achọsi iwu gị niile ike. 132Chee m ihu, meere m ebere, dịka i si emere ndị niile hụrụ aha gị nʼanya ebere.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.