Native Bible

Psalms 119:125 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Abụ m ohu gị, nye m nghọta, ka m nwee ike mara ụkpụrụ gị niile.

Psalms 119:125 in English

Psalms 119:125 · Berean Standard Bible

I am Your servant; give me understanding, that I may know Your testimonies.

Context

123Anya na-egbu m mgbu ebe m na-ele anya nzọpụta gị ebe m na-ele anya nkwa gị ziri ezi. 124Biko mesoo ohu gị mmeso dịka ịhụnanya gị si dị ma kuziekwara m ụkpụrụ gị niile. 125Abụ m ohu gị, nye m nghọta, ka m nwee ike mara ụkpụrụ gị niile. 126O Onyenwe anyị, oge eruola mgbe ị ga-arụ ọrụ, nʼihi na a na-emebi iwu gị. 127Nʼihi na ahụrụ m iwu gị niile nʼanya karịa ọlaedo, e karịa ọlaedo a nụchara anụcha,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.