Native Bible

Psalms 119:124 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Biko mesoo ohu gị mmeso dịka ịhụnanya gị si dị ma kuziekwara m ụkpụrụ gị niile.

Psalms 119:124 in English

Psalms 119:124 · Berean Standard Bible

Deal with Your servant according to Your loving devotion, and teach me Your statutes.

Context

122Kwee ohu gị nkwa na ị ga-elekọta ya; ekwela ka ndị mpako kpagbuo m. 123Anya na-egbu m mgbu ebe m na-ele anya nzọpụta gị ebe m na-ele anya nkwa gị ziri ezi. 124Biko mesoo ohu gị mmeso dịka ịhụnanya gị si dị ma kuziekwara m ụkpụrụ gị niile. 125Abụ m ohu gị, nye m nghọta, ka m nwee ike mara ụkpụrụ gị niile. 126O Onyenwe anyị, oge eruola mgbe ị ga-arụ ọrụ, nʼihi na a na-emebi iwu gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.