Native Bible

Psalms 119:123 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Anya na-egbu m mgbu ebe m na-ele anya nzọpụta gị ebe m na-ele anya nkwa gị ziri ezi.

Psalms 119:123 in English

Psalms 119:123 · Berean Standard Bible

My eyes fail, looking for Your salvation, and for Your righteous promise.

Context

121Emeela m ihe dị mma na ihe ziri ezi; ahapụkwala m nʼaka ndị na-emegbu m. 122Kwee ohu gị nkwa na ị ga-elekọta ya; ekwela ka ndị mpako kpagbuo m. 123Anya na-egbu m mgbu ebe m na-ele anya nzọpụta gị ebe m na-ele anya nkwa gị ziri ezi. 124Biko mesoo ohu gị mmeso dịka ịhụnanya gị si dị ma kuziekwara m ụkpụrụ gị niile. 125Abụ m ohu gị, nye m nghọta, ka m nwee ike mara ụkpụrụ gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.