Native Bible

Psalms 119:126 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, oge eruola mgbe ị ga-arụ ọrụ, nʼihi na a na-emebi iwu gị.

Psalms 119:126 in English

Psalms 119:126 · Berean Standard Bible

It is time for the LORD to act, for they have broken Your law.

Context

124Biko mesoo ohu gị mmeso dịka ịhụnanya gị si dị ma kuziekwara m ụkpụrụ gị niile. 125Abụ m ohu gị, nye m nghọta, ka m nwee ike mara ụkpụrụ gị niile. 126O Onyenwe anyị, oge eruola mgbe ị ga-arụ ọrụ, nʼihi na a na-emebi iwu gị. 127Nʼihi na ahụrụ m iwu gị niile nʼanya karịa ọlaedo, e karịa ọlaedo a nụchara anụcha, 128nʼihi na m na-ahụta ụkpụrụ gị niile ka ihe ziri ezi, akpọrọ m ụzọ niile na-ezighị ezi asị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.